Omoyele "Yele" Sowore (a mụrụ n'ụbọchị nke 16 n'ọnwa Febụwarị n'afọ 1971) bụ onye Naijiria na-akwado ikike mmadụ, onye na-akwado ọchịchị onye kwuo uche ya, onye zoburu ọkwa onye isi ala, na onye guzobere ụlọ ọrụ mgbasa ozi n'ịntanetị nke apooro Sahara Reporters. N'ụbọchị nke atọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 2019 ndi oru nchekwa steeti Naịjirịa (SSS) jidere Sowore maka ebubo ịgba ọchịchị mgba mgbe ọ kpọsịrị maka ngagharị iwe akpọrọ RevolutionNow . E jidere ya ọzọ ma tie ya ihe n'oge ngagharị iwe na Abuja na Jenụwarị 1, 2021. Onye uwe ojii merụrụ Sowore ahụ n'oge ngagharị iwe na Abuja na Mee 31, 2021
Developed by StudentB